IKENNA by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ikenna, Ike Ya n'edu mo n'uwa, Ike, ike Kachike! Ike Chukwu ikem jieje mba lee n'uwa, K'anyi jee, k'anyi jenu kelee Ya, O meela! Kelee Chineke si Ya daalu, O meela! VERSE 1 Omumu adighi mfe, O bukwa n'ike Nna mo! Omumu sir'ike, O bukwa n'ike Chukwu o! Nwanyi tur'ime, muo nwa n'udo, Kelee Chukwu o, O bukwa n'ike Ya! VERSE 2 Ahu is'ike, O bukwa n'ike Nna mo! Ahu idi nma, O bukwa n'ike Chukwu o! Ahu gbas'ike, Chineke jiri ya choo gi nma, Kelee Chukwu o, O bukwa n'ike Ya! VERSE 3 I nwere ego? O bukwa n'ike Nna mo! I nwer'aku n'uba? Ha bukwa n'ike Chukwu o! Were ha fee Chukwu, nyere mmadu ibe gi aka! Aku amaka! Ha bukwa n'ike Ya!

Download the sheet music

IKENNA

IKENNA

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
3 pages
7 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want