Ike Chukwu by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Staff notation

Full Lyrics

[INTRO] Ike!, Ike!, Ike!, Ike!, Ike!, Ike!, Ike!, Ike! Chukwu, di Ike, oh. [CHORUS] Umu Chineke bianu k'anyi bunyia ha y'enu, n'okwesiliya o, Obukwa odogwu n'agha o, keneya n'obu Chukwu ke l'uwa onye'oma mo bikonu, bikonu, tobenu ya, k'anyi tobeya. Chukwu ke l'uwa onye'oma mo Umu Chineya. [SOPRANO SOLO OSTINATO] Olisa bi n'igwe, olisebuluwa idi Ike o, olisa bi n'igwe, olisebuluwa ide Ike eh, Olisa bi n'igwe, olisebuluwa idi Ike eh. [SOPRANO SOLO] Olisa Chukwu mo idi Ike o. Mmeri kam g'enwe ne okaka o, nga, nga kam g'emebenu ewo kpobaya, kpobanuya odogwu, odogwu, odogwu, odogwu, idi mma ya baluba, papa, Chukwu onyo'lu eh, daalu eh, Chukwu onyo'lu eh, daalu, [CODA] Kwebenu Amen, amen, amen, Ike!, Ike!, Ike!, Ike!, Ike!, Ike! Ike!, Ike!, Ike!, Ike!, Ike!, Ike! o. Chukwu onyo'lu eh, papa daalu eh.

Download the sheet music

Ike Chukwu

Ike Chukwu

By Charles Onwubuya
Staff
Igbo
9 pages
0 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want