IHEOMIMI by Chukwujekwu Nweke — Lyrics

Chukwujekwu Nweke Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ọ bụ ihe omimi ihe mmụọ bụ aja anyị n'achụrụ Chineke bụ ihe mmụọ Nara ya gozie anyị aja anyị n'achunyere Gị bụ ihe mmụọ VERSE 1 Ọ bụ achịcha na mmanya mmamma k'anyị n'ebunye Gị n'aka ụkọchukwu Gị VERSE 2 Nara biko Nna dịka aja Abel nara biko Nna onyinye si n'obi bịa VERSE 3 Dịka Melchizedek Nnukwu ụkọchukwu Gị si chụọrọ Gị aja ọ bụ ya k'anyị na me VERSE 4 Ọ bụ aja si n'obi ọ bụ aja mara mma gozie anyị biko Nna doo VERSE 5 Ọ bụ ihe nile anyị nwere k'anyị ji bịa n'ihu Gị nara ya biko Nna anyị ngọzi

Download the sheet music

IHEOMIMI

IHEOMIMI

By Chukwujekwu Nweke
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want