IHEM NWERE KAM G'ENYE DINWENU by B. C. Abuchi — Lyrics

B. C. Abuchi Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Ihem nwere kam g'enye Dinwenu, s'onyinye nke dị mma na sọ Chukwu. Were ih'ọma kele Chukwu, kele ya Chineke nwe ih'ọma d'ụwa. 1. Nye Chukwu onyinye ih'ọma. 2. Ọ bụ Chukwu kere ụwa, ezi Chukwu. 3. Ny'e onyinye nile nsọ, ih'ọma. 4. Udo g'adịrị ụnụ nile, Amen, Amen. NYE CHINEKE ONYINYE Nye Chineke onyinye, nye ya onyinye dị mma. Nye Chineke onyinye, nye Chukwu onyinye dị mma, onyinye dị mma, nye Chineke. 1. Chineke kechara anya, fụrụ anyị anya ya. 2. Ya kere igwe na ala, n'ejigide ihe ike ya. 3. Ih'ọma nile dị n'ụwa, si n'aka Chukwu bịa. 4. Nye ya ihe dị mma, onye nyekwa g'eji ọñụ.

Download the sheet music

IHEM NWERE KAM G'ENYE DINWENU

IHEM NWERE KAM G'ENYE DINWENU

By B. C. Abuchi
Solfa
Igbo
1 page
18 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want