Ihe Ukwu Mere - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Anyiforo Bon. C
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

Ihe Ukwu Mere by Anyiforo Bon. C — Lyrics

Ịnụgo ihe ukwu mere n'ụwa? Bịa k'anyị je leere. Ihe ukwu mere n'ezie ezi naasị n'ọ dị k'ome l'eme, Bịanụ were anya gị leere. Asị na ndị mmụọziọ gbagoara ma ya. K'anyị jebe, k'anyị jebe nụ o, Leere ihe n'eme, ihe n'eme, Ihe n'eme n'obodo Judea. O mere, o mere n'obodo Judea, Ihe mere 'me. Mere ndị mmụọma, ndị mmụọma, Ndị mmụọma jie kwọ otito, Jie kwu kwọ otito naeto. Chukwu Alleluia, tobe nụ Chukwu, Ewo!
Read full lyrics

About Ihe Ukwu Mere

"Ihe Ukwu Mere" is a joyous and vibrant Igbo Christmas anthem that invites the whole world to witness the miracle of the Nativity. The title translates to "A Great Thing Has Happened," and the song bursts with the excitement of the season. From the very first line, the choir acts as messengers, asking if we have heard the news and urging us to "come and see" what has taken place in the town of Judea.

The lyrics beautifully narrate the Christmas story, moving from the angels singing praises to the humble birth of Emmanuel in a manger ("Amụrụ ya n'ụlọ anụ"). It captures the awe of the incarnation—the King of Glory coming down to earth to seek out and save his lost people. The melody is marked *vivace*, giving it a lively, celebratory energy that naturally lifts the spirit of any congregation.

For a choir, this piece shines during Christmas carol services, concerts, or as a festive Offertory hymn during the Christmas season. Its rhythmic drive and narrative flow make it a delight to sing, drawing everyone into the wonder and mystery of Christ's birth.