IHE OMIMI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
14 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Stanley Anih
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

IHE OMIMI by Stanley Anih — Lyrics

ANTIPHON Ihe omimi Ih'ịtụnanya makana n'oriri nsọ mmadụ na Chukwu abụrụgo ofu. O l'etu ag'esi wee kọwa mmekọrịta madụ na muọ nsọ? makana na ya bụ oriri eligwe n'ụwa abụgoro ofu; Zin'el'igwe el'ụwa n'nlejọ ya zin'eligwe Onye g'akọwanwụ? Onye g'akọwanwụ Ihe omimi nke dị n'oriri nsọ? CHORUS Oriri nsọ, Oriri nsọ, Oriri nsọ nri ndị muọzi e nri ndị muọma n'eri. Mana Site n'amara Ọbụrụ nri mmadụ ọ dị'omimi Ọgbar'ụwa gharịị nri n'enye ndụ ebighiebi sọ dị'omimi Ọgbar'ụwa gharịị; amara pụrụ iche dị n'ime ya; ọ dị'omimi Ọgbar'ụwa gharịị eh
Read full lyrics

About IHE OMIMI

"Ihe Omimi" translates to "A Mystery," and Stanley S.A Anih’s composition captures exactly that—the profound, unexplainable wonder of the Holy Eucharist. From the opening antiphon, the cantor and choir reflect on how heaven and earth, God and humanity, become one in the holy meal ("oriri nsọ"). It is a piece that invites the congregation into deep reverence, marveling at how the bread of angels becomes food for mortals.

Musically, the arrangement uses a calm, deliberate tempo (marked *Largo*) to build a sense of awe. The verses walk through the transformation of bread and wine by the power of the Holy Spirit, leading into a powerful second verse that declares the true presence of Christ—body, blood, soul, and divinity. Choirs often bring this out during Communion or on the Feast of Corpus Christi, using its rich harmonies to draw worshippers into quiet adoration. The repeated refrain, "Ọ dị omimi ọgbar'ụwa gharịị" (It is a mystery that confounds the world), perfectly sums up the feeling of standing before the altar.