Ihe Ndia Di Njo - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: HSB Whyte
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Ihe Ndia Di Njo by HSB Whyte — Lyrics

VERSE 1 Olu nke Chukwu n'ada n'im'obi sị nwam ihe ndị a dị njọ, nwam ihe ndị a dị njọ, ejesola ha nwam. M'olu nk'ekwensu n'ada n'ime ntị sị nwam ihe ndị a dị mma, nwam ekwela ha, m'ekwensu n'asị nwam ihe ndị a dị mma, nwam, ekwela ha. CHORUS Ihe ndị a dị njọ Chukwu n'asị ihe ndị a dị mma b'olu nk'ekwensu M'ọ n'aka ny'ụtọ ịnụ nk'ekwensu n'ịsorolu ya n'ekwu n'asị ihe ndị a dị mma, dị mma, dị mma, dị mma. VERSE 2 Mgb'anyị naeje kwuru njọ Chukwu naasị nwam Ihe ndị a dị njọ nwam, ihe ndị a dị njọ, ejesola ya nwam. M'onyeiro nke mmadụ b'ekwensu naasị nwam Ihe ndị a dị mma nwam, jisi'ike me ya.
Read full lyrics

About Ihe Ndia Di Njo

"Ihe Ndia Di Njo" is a deeply reflective Igbo hymn that dramatises the spiritual tug-of-war within the human heart. The song contrasts two distinct voices: the gentle warning of God whispering "my child, these things are bad," and the deceptive encouragement of the devil insisting "these things are good." It is a piece that calls the congregation to examine their consciences and the choices they make daily.

The verses walk through everyday moral struggles—gossip, jealousy, theft, and hatred. With each scenario, the choir narrates how God advises us to turn away, while the enemy urges us to push forward. The melody carries a solemn, cautionary tone that makes it especially fitting for the Lenten season, penitential services, or as a meditation during Offertory.

For many Nigerian choirs, singing this piece is a moment of profound storytelling. The back-and-forth nature of the lyrics paints a vivid picture of temptation, reminding the faithful that the path of righteousness requires constant vigilance against the sweet-sounding lies of the enemy.