IHE NDI A DI NJỌ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Harcourt Whyte
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

IHE NDI A DI NJỌ by Harcourt Whyte — Lyrics

VERSE 1 Olu nke Chukwu n'ada n'ime obi si: "Nwam, ihe ndia di njọ, nwam, ihe ndia di njọ, Ejesola ha, nwam." M'olu nk'ekwensu n'ada n'ime nti si: "Nwam, ihe ndia di mma, nwam, ekwela ha laa, ezi nwam." VERSE 2 Mgb'ayi n'ew'ih'ony'ọzọ Chukwu n'asi: "Nwam, ihe nka di njọ, nwam, ihe nka di njọ, Emekwala ya, nwam." M'onye n'arafu anyi b'ekwensu n'asi: "Nwam, ihe nka di mma, nwam, ọg'emeba gi, ezi nwam." CHORUS "Ihe ndia di njọ," Chukwu n'asi, "Ihe ndia di mma," bu olu nk'ekwensu. M'ọn'ak'anyi utọ inu nk'ekwensu, N'isor'olu ya n'ekwu, n'asi:
Read full lyrics

About IHE NDI A DI NJỌ

"Ihe Ndi A Di Njọ" is a profound and reflective Igbo hymn by Harcourt Whyte that captures the universal human struggle with temptation. The song illustrates the battle within the conscience, contrasting the gentle, warning voice of God with the deceptive whispers of the enemy. In each verse, God cautions the believer against sin, saying "My child, these things are bad," while the devil immediately counters, insisting they are good and encouraging the soul to indulge.

Choirs often sing this piece during Lent, retreats, or penitential services, as its message strikes right at the heart of repentance and moral choice. The melody carries a distinct solemnity and warmth, making the lyrics feel like a personal conversation between the singer and their Creator. When the choir reaches the chorus, the repetition of the devil's lie—"di mma, di mma, di mma"—serves as a striking musical depiction of how easily we can be seduced by worldly desires if we ignore the voice of truth.