IHE M NWERE KA M' GENYE CHINEKE by Henry Nnaji — Lyrics

Henry Nnaji Igbo Offertory Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Onyenwem, Chim o, I bu Eze I bu Chi, I di ukwu I bu Ezem o Agam aturu gi mma mma, ma mma. Ihe nwere kam genye Chineke Ihem nwere ka'm genye Chineke Onyewem onyinye dimma Ka'm genye Chukwu mgbe nile A ga meto ya ruo mgbe ebi ghie bi. VERSE 1 Uwa nile bianu K'anyi kele Chukwu nye y'onyinye dimma Okorobia nile putanu nye nu Chineke ihe dimma Agbohobia nile kulienu k'anyi ja ya mma Ndi nna, ndi nne biko soro m k'anyi ja ya mma Ekene, otito oge nile k'am genye ya. Ihe nwere k'a'm g'enye Chineke. REFRAIN O Chim o Agam aturu gi mma mma O Chim o Ruo mgbe ebi ghie bi O Chim o Agam aturu gi mma mma O Chim o Ruo mgbe ebi ghie bi. VERSE 2 Werenu obi anuri bia Kele Chineke Kele ya rue mgbe ebi ghie bi Chineke, mo Chineke mo Obu gi ne ny'any' ndu, ne ny'ahuike Oge nile so'n gi bu Chi. AMEN Amen.

Download the sheet music

IHE M NWERE KA M' GENYE CHINEKE

IHE M NWERE KA M' GENYE CHINEKE

By Henry Nnaji
Staff & Solfa
Igbo
10 pages
4 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want