IHE M NWERE KAM GA ENYE DINWENU by Rev. S. Azuka — Lyrics

Rev. S. Azuka Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Ihe m nwere ka m gaenye Dinwenu, sọ onyinye nke dị mma n'asọ Chukwu. Were ihe ọma kelee Chukwu, kele ya, Chineke nwe ihe ọma dum. [VERSE 1] Nyenụ Chukwu onyinye ụnụ, ihe ọma. [VERSE 2] Ọ bụ Chukwu kere ụnụ, ezi Chukwu. [VERSE 3] Nye onyinye n'ụlọ nsọ, ihe ọma. [VERSE 4] Nye onyinye Chineke, ihe ọma. [VERSE 5] Nyenụ Chukwu obi ụnụ, ihe ọma. [VERSE 6] Chukwu nara onyinye ụnụ, ezi Chukwu. [VERSE 7] Chukwu gọzie obodo anyị, ezi Chukwu. [VERSE 8] Udo g'adịrị ụnụ niile, Amen Amen.

Download the sheet music

IHE M NWERE KAM GA ENYE DINWENU

IHE M NWERE KAM GA ENYE DINWENU

By Rev. S. Azuka
Solfa
Igbo
2 pages
7 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want