IHE JESUS MEERE M by Sam Ojukwu — Lyrics

Sam Ojukwu Igbo Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Halleluia, ihe Jesus meere mo, Ma nkọba ya n'ọ dịrọ nkọcha, Ka m j'eji kele tobe Jesus, Nwa nke Chukwu. REFRAIN Halleluia, Halleluia, Halleluia, Halleluia, Aha Jesus adịkụtọ na ntị onye kwere. Halleluia, Halleluia, Halleluia, Halleluia, K'anyị tobe Dinwenu Kristi, Ọkaka n'igwe, Chukwu. VERSE 2 (ALTO) Jesus n'agwọ ọrịa nke mo, Dibia ukwu n'agwọ na nkịtị o, Gịnị ka m g'eji kele Jesus, Nwa nke Chukwu. VERSE 3 (BASS & ALTO) Jesus wụsara ọbara Ya, N'elu obe ka Ọ wụsara Ya; Were kpochapụ njọ nke mo, Nwa nke Chukwu. VERSE 4 (TREBLE & ALTO) Ọnwụ Jesus nwụrụ mo, N'elu obe ka akpọgidere Ya; Ọ nwụrụ n'ihi njọ nke mo, Nwa nke Chukwu. VERSE 5 (TREBLE & ALTO) Kedụ ịhụnanya dịka nke a, Na Chukwu were ndụ Ya nye mo, Ka m bụrụ nke Ya n'ụwa ebebe, Nwa nke Chukwu. VERSE 6 (BASS & ALTO) Mgbe ihe n'agara gị n'iru n'iru, Mgbe ihe n'esiri gị ike o, Chetakwa na Jesus bụ Eze, Nwa nke Chukwu.

Download the sheet music

IHE JESUS MEERE M

IHE JESUS MEERE M

By Sam Ojukwu
Solfa
Igbo
1 page
4 Downloads
Offertory Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want