Ihe Chukwu Merem by Martins Asogwa & Obioha Ogbonna — Lyrics

Martins Asogwa & Obioha Ogbonna Igbo Offertory Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Bịa nụ lee ihe Chukwu mere m, bịa lee. CHORUS Ihe Chukwu mere m o, bịa lee Ihe Chukwu mere m, bịa lee Ihe Chukwu mere m o, bịa lee Ihe Chukwu mere m, bịa lee Ihe Chukwu mere m, bịa nụ hụrụ ihe ọma Chukwu mere m, Bịa nụ hụrụ ihe ọma Chukwu mere m, Bịa nụ hụrụ ihe ọma Chukwu mere m o, Chukwu kachasị ihe niile. VERSE 1 O nyere m ndụ m o, O nyere m ọganiru, O nyere m akụnụba, O mere m m'abụrụ eze, Chukwu bụ ọkaka mee, Ọ bụ ọkaka mee, O ker'ụwa niile. VERSE 2 Karịrị a karị, Bịa nụ hụrị ihe ọma Chukwu mere m o Ọ karịrị a karị, aha, Ọ karịrị a karị, eh, Onye re ndị mụọzi iwu n'isi m, Ọ gwọ m ọrịa ji m eh, O ker'ụwa niile. VERSE 3 O nyere m akụnụba, O mere m m'abụrụ eze. Onye dị ka Chukwu, mmalite n'ọgwụgwụ o, Si n'ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, Ọ dịghị agha nwe, Maka n'ihe ọ m'i n'eme m'a bụrụ ọgaranya o, Ọmọka chi e, Aga m ebuli gị elu, Maka n'ị bụ dike, Aga m ebuli gị elu, Aga m aja ya mma, kele ya Chukwu Nna, Aga m aja ya mma. Ọkaka, ekene dịrị Chineke Onye ker'ụwa niile, Ọkaka, O Chineke ker'ụwa niile, Mma, kele ya Chukwu Nna, Aga m aja ya mma, kele ya Chukwu Nna, Maka O nyere m akụnụba, O mere m m'abụrụ eze, O ker'ụwa niile, ewo! CODA Nwanne m, bịa nụ, Bịa nụ lee! Bịa nụ lee!! Nwanne m, bịa nụ, Nwanne m, bịa nụ, lee! Ọkọrọ bịa nụ lee o! Onye kachasị ihe niile.

Download the sheet music

Ihe Chukwu Merem

Ihe Chukwu Merem

By Martins Asogwa & Obioh...
Solfa
Igbo
3 pages
9 Downloads
Offertory Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want