GORIBENU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

GORIBENU by Izu Marcel Onyeocha — Lyrics

Ike nile nke eligwe ṅụrịwanụ! Igwe ndị mmụma nile kwebe n'ọkwe! Goriwenụ, ihe ekike nile nụrubere ukpu eze Chineke! Jesu Kristi Eze anyị ebilitego! Gbubenụ opi nke nzọpụta. Ụwa, ṅụrịa n'ebili gị n'amụke amụke, were ihe nke onye Eze gị chawapụta! Kristi emerigo! Ebebe ejupụtala n'ime gị Ọchịchịrị enwekwughị ọnọdụ n'ụwa! Nne dị asọ bụ Ụka ṅụrịwa, Na egoli n'otito. Nyabụ Onye Nzọpụta nụ bilitere wụnwụ n'achakwasị gị! Ka'ebe a nile jupụta na ụzụ aṅụrị, na azaghachi ụnụkwu abụ ndị nke Chineke nile! Ndị enyịm ọma, mụ na ha guzo n'ihe a dị asọ soronụ m n'ịrịọ Chineke ebere ka O nye nwaodibo ya na ekwesịghị ekwesị grasia iji kwee ukwe'Gị nke Paska Ya. V: Onyenwe'anyị nọnyere'ụnụ. R: Nọnyerekwa gị.
Read full lyrics

About GORIBENU

"Goribenu" is a majestic setting of the Exsultet, the great Easter Proclamation sung during the Easter Vigil. Composed by Izu Marcel Onyeocha, this piece carries the immense joy and solemnity of the moment the Church announces the Resurrection. The opening lines call on all the hosts of heaven and earth to rejoice—"Ike nile nke eligwe ṅụrịwanụ!"—setting a triumphant tone for the holiest night of the liturgical year.

For a cantor or choir, singing the Exsultet is a profound responsibility. The melody here is written as a continuous, flowing chant that guides the singer through the long, narrative text. It moves from the initial burst of praise into the familiar dialogue of the Preface ("Onye-nwe'anyị nọnyere'ụnụ"), and then into the deep recounting of salvation history, recalling the Passover in Egypt and the true Lamb whose blood consecrates the homes of all believers.

In the choir loft, preparing this piece means focusing on clear diction and breath control, allowing the Igbo text to shine. When the cantor reaches the lines describing the night that scatters the darkness of sin ("Ihe a bụ'uchichi nụ mgbe ide ọkụ kpọsara ọchịchịrị"), the congregation is drawn completely into the mystery of Easter. It is a demanding but incredibly rewarding chant that anchors the entire Vigil celebration.