Full Lyrics
BASS INTRO
K'anyi jee lele agụ n'echemba mmamm' ekele Iheanyichukwu
CHORUS
Ọ dịgh' ihe nyịrị gị n'omume
Ọ dịgh' ihe nyịrị gị n'omume
Ọ dịgh' ihe nyịrị gị n'omume
Mmam ma a nụr' a nụrụ nde i b'o dogwu
Onye ngọrị
Onya mara
Onye ka m g'agbakwuru
Ụwa chụgharịwa m'o eh!
gwụgọ Onye ka m ga kọsara e wo
enwere m Chukw'onye bube
Ọ dịgh' ihe kọrọ m cha cha
Ọ dịgh' ihe kọrọ m e nwere m Iheanyichukwu
VERSE 1
Ekwens'o g'a gwọzighụ gị'o rịa
we ghari gba gị ụgwọ
Ọ g'e nye gị'o nyinye zur'o ke
ghari meg'e chet'e be we
Ọkwa dibịa gwọrọ zọ
man'e nwere nke ka nri dị bịa
ịsị a tọ na m ba gwọgọnụ m'ọrịa n'a naghị e go
ụn'a nụla
REFRAIN
Omeahụ gbur'o giri a s'o
m jebe je b'o m jebe je b'o
ndị a sị r'e tego kwa n'onwe ha
bịa lee na Chukw'a zagọm ndị a hụ che reme dị chi'o dị dia
ndị mere mere n'iru
Sọm'e je m naba nab'o sọm'a na
ịn'a kọm'o nue Aweghị m wa doo
piti ị zụ ha gba ra m'e nweghị sị a gbalụ siangene kuru ya nụo
Chinekem'e fọ la Onye g'e mere m'ih'o eme ka m jụọ Chinekem
Kwọm piti n'azụa dịghị m ma Ka m jụkene ị g'e mere m'ih'o
Kwọm piti n'azụa dịghị m ma Ka m jụkene ị g'e mere m'ih'o
Kwọm piti n'azụa dịghị m ma gbawara Chineke gwu gụ wara y'egwu
maramma ihe m g'a kọrọ mụ wa n'ị bụ Iheanyichukwu
n'e me ihe m g'a kọrọ mụ wa n'ị bụ Iheanyichukwu
tiwere chi mụnkwa bugara Chine k'o nyinye n'ọ bụ Iheanyichukwu
VERSE 2
Ị kọrọ bịa a kpata r'ego Ọ che b'e chiche Ọ tiwe chi y'e gbuo
Ya agbọghọ bịa a nụta ghị di Ọ takasịba echi ch'anara y'ụr'a balị Chukw'e
megoron'o nwe ya ha ị kwụa kọghịm ibe a kọghịm dịa kọghịm nwa a yea
Kọghịm nwa kọghịm eg'a kọghịm
VERSE 3
Akụ fecha Ọ da rịa wo nnụo ka e nyi ene k'a gbusị a
kposie reghie r'a bụr'o kem'o nna nụrọ nụ m'o Ọ bụ Ọ n'a g'e chere gịa kam
gba bụghịo kem'o igbe n'eehen dum'o
Iheanyichukwu