Full Lyrics
Verse 1
Ibike teme bomie, yana bomie, koko bomie, O ri,
gbame sibo sia rie, gbote nama, Ibi keo mie.
Ibi keo mie, Ibi keo mie, Ibi keo mie.
Sobo, sobo,
koko bomie, O ri, gbame sibo sia rie, gbote nama.
Verse 2
Bịanụ k'anyị kele Chukwu, kele Chukwu, sorom kele ya k'anyị,
kele Chukwu n'ihe o mer' anyị, bịanụ k'anyị kele ya e.
Bịanụ k'anyị kele ya e, bịanụ k'anyị kele ya e, bịanụ k'anyị kele ya e.
Sorom, sorom,
sorom kele ya k'anyị, kele Chukwu n'ihe o mere anyị.