Otito diri chineke nelu kasielu by Fr. Jim — Lyrics

Fr. Jim Igbo Latin Gloria Mass Settings Latin Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Gloria, Gloria in excelsis Deo. Otito diri Chineke n'elu kasielu. [VERSE 1] Anyi ekpere Gi, anyi anaekene Gi, anyi edo Gi ebube, n'ihi nnukwu ebube Gi. Anyi atoo Gi, anyi ekwuputa. [VERSE 2] Chukwu Nna ji ike nile, Onyenweanyi Jesu Christi, Nwa nke Nna, Nwa nke Nna bu Chukwu. Osebruwa Chukwu, Eze nke igwe. [VERSE 3] Onye naekpochapu njo nke uwa mee anyi ebere, Onye naekpochapu njo aririo anyi. Nwa aturu Chineke, Nwa nke Nna, Nwa nke Nna. [VERSE 4] N'ihi na soso Gi di aso, soso Gi bu Dinwenu, soso Gi kacha di elu. Onye naano n'aka nri, n'ebube mee anyi ebere. [VERSE 5] Soso Gi O Jesu Christi kacha di elu. Nyere Muo Nso, nyere Muo Nso Chukwu Nna.

Download the sheet music

Otito diri chineke nelu kasielu

Otito diri chineke nelu kasielu

By Fr. Jim
Solfa
Igbo, Latin
1 page
4 Downloads
Gloria Mass Settings Latin Hymns
0 0

More lyrics you may want