GBÁGHÀRÁ M - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 30, 2026
Composer: Alex Ugwu (OZIGE)
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

GBÁGHÀRÁ M by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

CHORUS Chukwu, ihe mekatam u m hara gị, Ihe mekatam u m chezo gị, Gbaghara Chukwu nna, gbaghara Chukwu m o. Chukwu ihe mekatam u ndanye n'ọnwụ nwa, Ihe mekatam u ndanye n'ahụhọ Gbaghara Chukwu nna, gbaghara Chukwu m o. Chukwu anyị bụ ụmụ gị naarịọ gị Nye n'anyị ke ji ajụ njọ n'ọnụ ụwa, Nke ji adị nso. Biko ranyị na njọ gbagharanyị Papa gbagharanyị, Chi ji ndụ, Chi b'ebere gbaghara. VERSE 1 Chukwu o b'ebere, meere ya nyị ebere, M'ihi bụ mmadụ, fịabanyị ahụ. Nye n'anyị ike ji ajụ njọ,
Read full lyrics

About GBÁGHÀRÁ M

"Gbághàrá m" (Forgive me) is a deeply moving penitential song by Alex Ugwu that speaks directly to the human struggle with sin and the longing for God's mercy. Sung in Igbo, the piece captures the vulnerability of the believer who wants to do right but often falls short. The lyrics are a heartfelt plea: acknowledging our human frailty, asking for the strength to reject sin ("ike ji ajụ njọ"), and expressing a sincere desire to do God's will despite our failings.

In the choir loft, this song is especially powerful during the Lenten season or as a reflection hymn when the liturgy calls for repentance. The arrangement moves from a solemn, unified plea in the chorus to deeply personal verses. The final section builds into an earnest, repeating choral vamp of "Ezi Chukwu biko gbaghara" (Good God, please forgive), creating a moment of profound spiritual surrender that resonates deeply with the congregation.