(Ps. 23) Onye N'azu M Bu Chukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Jul 30, 2026
Composer: Gerald C. Ani
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 7 pages

(Ps. 23) Onye N'azu M Bu Chukwu by Gerald C. Ani — Lyrics

[REFRAIN] Onye n'azụ m bụ Chukwu, Chukwu igwe ndị agha, Onye n'azụ m bụ Chukwu, n'k'igwe ndị agha. Onye nanị Ya nwe ike, Onye nanị Ya dị nsọ, Onye nanị Ya bụ Chukwu n'ụwa ma n'igwe! Onye nanị Ya bụ Odogwu akata aka, Chineke igwe ndị agha, Onye n'azụ m bụ Chukwu n'k'igwe ndị agha. [VERSE 1] Chineke naazụ m ka atụrụ, n'ezi okwu Ọ dịghị ihe kọrọ m, N'ebe ahịhịa ndụ dị ka Ọ n'eme kam makpuru, n'ezi okwu Ọ dịghị ihe kọrọ m, n'akụkụ mmiri ndụ ka Ọ n'enye m ezumike, n'ezi okwu Ọ dịghị ihe kọrọ m, Ọ n'enye ndụ na mkpụrụobi m, Ọ n'enye ndụ na mkpụrụobi m. [VERSE 2] Ọ n'edu m n'ụzọ, kwụ ọtọ, Ọ n'edu m, Ọ n'edu m dị ka
Read full lyrics

About (Ps. 23) Onye N'azu M Bu Chukwu

"Onye N'azu M Bu Chukwu" is a vibrant Igbo choral setting of Psalm 23, composed by Gerald C. Ani. The title translates to "God is my backbone" or "The One behind me is God," capturing a profound sense of divine protection and confidence. The song opens with a powerful refrain that exalts God as the Commander of the heavenly hosts ("Chukwu igwe ndị agha") and the undisputed, mighty warrior ("Odogwu akata aka").

The verses beautifully paraphrase the beloved imagery of the Good Shepherd. The choir sings of being led to green pastures and restful waters, and of walking through dark valleys without fear because of God's guiding staff. The third verse transitions into a triumphant declaration of the banquet prepared in the presence of enemies, culminating in an energetic, rhythmic solo section that praises the Messiah with joyful shouts of "hoo! haa!"

In the liturgy, this piece is highly versatile. It serves perfectly as a Responsorial Psalm, but its lively tempo and strong declarations of faith make it an excellent choice for the Offertory or a Thanksgiving procession. The dynamic interplay between the voice parts and the spirited call-and-response at the end bring a deeply joyful, indigenous flavor to the Mass, encouraging the congregation to trust entirely in God's unfailing care.