Full Lyrics
Iyoo ah! Iyoo ahe!
Iyoo Nne na Nna m, gwara m n'ezi olu nwu'gwe
Unu amara la?
Ezi olu nwu'gwe
Unu ekwere kwe?
Dinta chuba nta ọ gbut' anụ dị mma;
Dinkwụ tete nkwụ ọ tete gkwụ dị mma;
Diji kuo nuji ọ buta ji dị mma
Ma mu onwe m tib' egwu mo,
M gub' egwu mo, mu onwe m teb' egwu m
Obi g'adị mu mma; makana
Egwu ọma m a naasọ nụ mo
Ọ naasọkwa gị k'ọ s'asọ mo anye
Ọmalịch' egwu a sọgbue mo
Egwu dị mma n'asọm'ụsọ
M tib' egwu mo
Onye nọbu n'iriyju gmu b'amu,
Obi dị bugku ada ju nata,
Onye n'abamb'ayọ rim' egwu mo;
M tib' egwu oyoo mo
Onye ngwụrọ o bilie gbab' egwu m
Okenye, ogbenye, ndị ogbi ha niile e tie Alleluia
N'egwu a sọgbue ha
Ọ naasọkwa ha k'ọ s'asọ mu anye.
Unug n'anụ olu mo?
Anye ọ sọgbugo m anye!
Ọ bụ ịgba m ji a ti egwu, egwu oyoko
Egwu ọma mu a naasọ nụ mo
Apuo mo!
I jenjele, gbab' egwu, i jenjele
Egwu dị m'ụtọ
Egwu ọma m a naasọ kwa mo
Ọ naasọkwa gị k'ọ s'asọ mo anye