IHE OMIMI OMELA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 22, 2026

IHE OMIMI OMELA by Boniface S. A. Inyang — Lyrics

Ihe omimi omela, weli g'anya gị n'elu obe. Ọ bụ gịnị ka O mere? Cheta kwa, cheta kwa, cheta kwa o, Cheta kwa, n'ọ bụ maka njọ m o, Jesu m o, nwụrụ n'elu obe, Jesu nwụrụ n'obe, n'ihi, n'ihi mụ na gị o nwa nne m biko nọkwanụ cheta, cheta kwa o na bụ maka njọ anyị ka o ji taa ahụhụ, nwụọ n'elu obe. Lee nụ ka Jesu si wee bịa n'ụwa, rụọ ọrụ dị mma, O rue ebube. Lee nụ k'ụmụ ụwa si wee kwụọ Ya ụgwọ Ọ rụọ ọma ọ rụọ o. Ha mara ya ụra o, ha pịara ya ụtarị. Ahụhụ tara, ahụhụ Jesu tara, ahụhụ Ahụhụ o tara n'ihi anyị Jesu m o Jesu. Ọ na na bụ aja dị oke ọnụdọ. Pụta nara Jesu nri naenye ndụ nọ na Eucharistia dị nsọ. Ọ bụ ya bụ aja dị nsọ. Onye dị ngọzi, Ọ bụ ya bụ aja dị nsọ.
Read full lyrics

About IHE OMIMI OMELA

"Ihe Omimi Omela" (A mystery has occurred) is a profound Igbo choral piece that bridges the sacrifice of Calvary with the sacrament of the Altar. The song opens by drawing the choir and congregation to look upon the cross, reflecting on the agony, the mocking, and the ultimate price Jesus paid for our sins. It asks a poignant question: what did He do to deserve such suffering?

From this somber meditation on the Passion, the piece blossoms into a reverent Communion hymn. The lyrics invite the faithful to approach the altar and partake in the "Achịcha nke ndụ" (Bread of Life). Acknowledging our unworthiness before the sacrament ("ekwesịghị m k'am nata Gị"), it reminds us that whoever receives the Body and Blood of Christ worthily will have eternal life.

Boniface S. A. Inyang’s composition is a staple for Corpus Christi processions, Holy Thursday, and solemn Communion rites. The continuous, flowing solfa arrangement allows the choir to tell a complete story of redemption, moving hearts from repentance to profound Eucharistic adoration.