Full Lyrics
CHORUS
Ezeudo anyi abiala i turu Gi mma nma
nara onyinye anyi n'enye Gi e
VERSE 1
Anyi ji achicha nyeranyi Chukwu namma nya o
dimma k'anyi bia n'ihu Gi e doo nara gozie
VERSE 2
Dika aja Abel dika Melchizedek k'ajanyi
na achuru Gi e O si n'obi Sali Sali Sali
VERSE 3
O bugi bu Ony'omadimma
Ony'omadimma Chukwu nara gozie