Eze Amuru Ohuru by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Christmas Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Anthems Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Ihe akuko emee la nu Onye obula gbabegwu Kedu otingba k'anyi tie egwu a nu Uwa nile K'anyi golibe nu N'amulu eze uwa nile K'anyi golibe nu Amulu Kristi abiago Amulu ya n'ul'anu na Bethlehem Judea Onye nzoputa nke uwa abiago K'anyi jee, oso k'anyi jeenu Kelee eze uwa nile Kristi abiago n'elu uwa Eze amuru ohuru Lee enibere ya n'agbuke Lee Maria ka o ku nwa ohuru ya Okpara eze nke udo Emmanuel, Nna di ebebe Onye nzoputa n'uwa Kpakpando n'amuke n'igwe Kpakpando n'amuke O n'egosi uwa ebe ha amulu Jesu Ndi nche atulu ji oso na ije gbagaba n'ula Oge ha nulu ozi Ndi eze ato si n'owuwa anyanwu bia Ha n'ach'eze uwa ha Chotara ya n'ihi na kpakpando n'amuke [VERSE] Ndi muozi doo Kwekene n'ukwe ahu Kwer'ozo! Wedata n'ubube Chineke N'ime obi ndi mmadu Kwebe nu udo Udo di n'ime ndi mmadu Ndi ihe ha na aso Chukwu

Download the sheet music

Eze Amuru Ohuru

Eze Amuru Ohuru

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
14 Downloads
Christmas Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Anthems
0 0

More lyrics you may want