BIANU K'ANYI KPOO ISIALA - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

BIANU K'ANYI KPOO ISIALA by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN Tata bụ ụbọchị Chineke mebere ndị dị ngọzi nke ya Nye y'ofufe n'ụlọ ya Nye y'ofufe n'ụlọ ya dị asọ Bịanụ k'anyị kpọọ isiala nye Chineke Onye ker'anyị Bịanụ k'anyị kpọọ isiala nye Chineke Onye kachị elu VERSE 1 Chukwu anyị dị mma Lee kene k'osiri kee mmadụ Nye y'echiche nye y'ọgụgụ isi chọọ ya mma, mana mmadụ n'ejehị ụzọ site n'iwere nsọpụrụ dịrị sọ Chukwu na enye ihe kere ke VERSE 2 O Chineke, lee ụmụ gị
Read full lyrics

About BIANU K'ANYI KPOO ISIALA

"BIANU K'ANYI KPOO ISIALA" is a vibrant Igbo entrance hymn composed by Jude Nnam. The title translates to an invitation to come and bow down in worship. It sets a joyful and reverent tone, calling the congregation to recognize the day the Lord has made and to offer Him worship in His holy sanctuary.

In the choir loft, this piece is a favorite for beginning the Mass, especially on festive Sundays. The melody is lively and rhythmic, carrying the natural cadence of the Igbo language. The verses reflect on God's goodness in creation, His mercy, and a universal call for all nations to find salvation in Christ. Singing this, a choir invites the whole church to lift their voices and hearts to the Most High.