En'igwe - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
11 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Charles Onwubuya
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo, English
Pages: 5 pages

En'igwe by Charles Onwubuya — Lyrics

[RECITATIVE TENOR] Ololo, ụmụ nne m oge nk'anyị g'eji wee jee bee Chukwu elugo, K'anyị jee nụ, k'anyị jee kene Olisa bi n'igwe, K'anyị jee nụ, k'anyị jee kene Oloro ihe loro ihe tor'enyi ị ka n'eche kunie o [TENOR SOLO] K'anyị jee nụ k'anyị jee nụ lo Chukwu Kene ya n'ifeọma o mel'anyị diru Nwanne m bịa, nwanne m bịa, nwanne m bịa oh [CHORUS] K'anyị jee oh! K'anyị jee too ya n'ọrụrụ ya K'anyị jee nụ, k'anyị jee too ya n'ebube En'igwe N'ụwa naama jijiji n'ike ya ewo! K'anyị jee zukọ nụ na Jerusalem K'anyị jee nụ, k'anyị jee too ya n'ọrụrụ ya ụmụ nne m K'anyị jee nụ, k'anyị jee too ya n'ebube En'igwe N'ụwa naama jijiji n'ike ya ewo! K'anyị jee zukọ na Jerusalem [VERSE 1] Añụrịrị m ọñụ mgbe a naasị
Read full lyrics

About En'igwe

"En'igwe" by Charles Onwubuya is a vibrant, rhythmic entrance song that calls the congregation to gather and ascend to the house of God. Drawing heavily from Psalm 122 ("I rejoiced when they said to me, let us go to the house of the Lord"), the lyrics invite singers and worshippers alike to journey together toward the heavenly Jerusalem. The opening tenor recitative sets an urgent, joyful tone, reminding the brethren that the time to approach God's dwelling has arrived.

As the piece unfolds, it builds into a lively chorus that marvels at the power of God—a power that makes the earth tremble. The choir loft comes alive with the call-and-response sections, especially in the solos where individual voices pledge to serve God with their whole hearts and spread the good news. The rhythmic drive of the solfa notation keeps the momentum high, making it a perfect fit for festive processions and grand celebrations.

The song concludes with an extended, spirited coda declaring that as children of God, victory and goodness ("ifeọma") belong to us. It is a piece that demands energy from the choir and leaves the congregation uplifted, ready to begin the Mass with a sense of triumph and shared purpose.