EMMANUEL ! - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Sep 28, 2025
Christmas Hymns Staff & Solfa
Composer: Marcel Nwolisa
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 11 pages

EMMANUEL ! by Marcel Nwolisa — Lyrics

[REFRAIN] Nuria n'ihe ọñụ emegonu! Nuria na amụrụ Nwa ka nwa eh! K'anyi jee na Bethlehem ngwa ngwa K'anyi jee zute Nnwa ka nwa! Bịa nụ k'anyi jee ụmụnne m zute Nwa ka nwa. K'anyi jeenu k'anyi jeenu k'anyi jeenu ee zute Nwa ka nwa. Bịa lelee Nwa Chineke lelee Nwa ka nwa onye nzọpụta nk'ụwa Eze a mụrụ ọhụ. [VERSE 1] Bụ ọñụ a bụ n'ihe akụkọ meere anyị ru Chineke abịago n'ụwa ileta anyị o! Ọtito dịrị Chineke n'elu kachasị elu N'ụwa udo dịrị ndị ihe ha naasọ Chukwu. [VERSE 2] Mary Nne Chukwu amụgo onye nzọpụta,
Read full lyrics

About EMMANUEL !

"Emmanuel!" is a vibrant and joyful Igbo Christmas carol composed by Marcel Nwolisa. Set to a lively highlife tempo, the song captures the excitement and urgency of the Nativity. The opening refrain calls the faithful to rejoice and hurry to Bethlehem to witness the newborn King, the Savior of the world. It paints a picture of a community rushing together to welcome the child who brings salvation.

The verses deepen the celebration, moving from the angelic proclamation of peace on earth to a profound litany of praise. The extended third verse stands out as a beautiful sequence of thanksgiving, honoring Emmanuel as the Word made flesh, the eternal King without beginning or end, and praising the Holy Trinity. Choirs will find this piece especially uplifting during Christmas Masses, whether used as an entrance hymn to set a festive tone or as a joyful recessional to send the congregation forth in high spirits.