EKWE M N'OTU CHINEKE (CREDO) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

EKWE M N'OTU CHINEKE (CREDO) by Ezeakacha Chukwuebuka — Lyrics

CHORUS Ekwe m n'otu Chineke Nna jị ike niile, Onye mere eluigwe n'ala. VERSE 1 Na ihe dum a naahụ anya, na ndị a naghị ahụ anya, Ya n'otu Onyenweanyị Jesu Kristi, sọ otu nwa Chineke mụrụ, Nna mụrụ tupu e kee ụwa niile, Chukwu si na Chukwu, Ihe si n'ihe, Ezi Chukwu si n'ezi... VERSE 2 Amụrụ ya amụ, emeghị ya eme, Ya na Nna bụ otu n'ihe ha ji bụrụ Chukwu. Onye si na ya mee ihe dum, Onye maka ihi anyị bụ mmadụ, na maka nzọpụta anyị, si n'eligwe gbadata, O were ahụ na Virgin Maria, site na Mmụọ Nsọ bụrụ mmadụ.
Read full lyrics

About EKWE M N'OTU CHINEKE (CREDO)

This is a majestic Igbo setting of the Nicene Creed, the great profession of faith sung by the congregation after the homily. The title "Ekwe M N'otu Chineke" translates to "I believe in one God," and the piece carries the solemn, affirming weight of generations of believers declaring the core truths of the Catholic faith.

Ezeakacha Chukwuebuka's arrangement moves through the articles of faith with a steady, rhythmic dignity. The choir leads the assembly through the mysteries of the Incarnation, the Passion under Pontius Pilate, the Resurrection, and the final hope of the world to come. It is a piece that grounds the Mass, uniting the voices in the loft and the pews in a shared, unwavering conviction.