EKWEM N'OTU CHINEKE (I BELIEVE IN ONE GOD) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
9 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

EKWEM N'OTU CHINEKE (I BELIEVE IN ONE GOD) by Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) — Lyrics

CHORUS E kwem n'otu Chineke Nna j'ike n'ile Onye mere eluigwe n'ala VERSE 1 a) Ekwe m n'otu Chineke, Nna ji ike nile, Onye mere eligwe n' ala, nihe dum ana ahu anya, na ndi anaghi ahu anya. b) Ya na otu Onyenwe anyi, Jesu Kristi, so otu Nwa Chineke muru: Nna muru tupu uwatuwa nile. VERSE 2 a) Chukwu si na Chukwu, Ihe si na ihe, Ezi Chukwu si n'Ezi Chukwu, A muru amu, emeghi eme. b) Ya na Nna bu otu ihe n'ihe ha ji buru Chukwu, Onye esi na ya mee ihe dum. VERSE 3 a) Onye maka ihi anyi bu mmadu na maka ihi nzoputa anyi, siri n'eluigwe gbadata OWERE AHU NA VIRGIN MARIA SITE NA MUO NSO. b) O BURU MMADU, a bia kpogbue ya n'obe n'ihi anyi n'oge ochichi Pontus Pilate.
Read full lyrics

About EKWEM N'OTU CHINEKE (I BELIEVE IN ONE GOD)

This is a solemn and majestic setting of the Nicene Creed in Igbo, composed by Rev. Fr. Okwy Tony Umeh. The Creed is the great profession of faith sung or recited by the congregation after the homily on Sundays and major feast days.

The arrangement is designed to be highly participatory and deeply reverent. A cantor or a strong voice recites the articles of faith verse by verse, while the choir and congregation hum the melody underneath. At the end of each verse, the bass section leads the choir back into the powerful, unifying chorus: "E kwem n'otu Chineke" (I believe in one God). This call-and-response style keeps the long text of the Creed moving forward while allowing the whole church to join together in the central affirmation of their belief.