EKWEM N'OTU CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
10 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Tony Ekpo
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

EKWEM N'OTU CHUKWU by Tony Ekpo — Lyrics

[CHORUS] Ekwem n'otu Chukwu Nna jike nile Onye ker'eligwe n'ala n'ihe nile nke di n'ime ya. [VERSE 1] Ya n'otu onye nweanyi Jesu Kristi so etu nwa Chineke muru Nna muru tupu uwa tuwa tupu uwa fuwa nile. [VERSE 2] Chukwu si na Chukwu Ihe si n'Ihe ezi Chukwu si na ezi Chukwu Amuru ya n'yemeghi y'eme ya na Nna bu otu ihe. [VERSE 3] Onye esi n'aya mee ihedum Onye maka ihianyi bu mmadu Na mak'ihinzoput'anyi s'isi n'eligwe gbadata. [VERSE 4] O were ahu na Virgin Maria site na Muonso oburu mmadu Abia kpogbuo ya n'obe n'oge Ochichi Pilate.
Read full lyrics

About EKWEM N'OTU CHUKWU

"Ekwem N'otu Chukwu" is a steadfast and joyful setting of the Creed, composed by Tony Ekpo for Igbo-speaking Catholic congregations. The title translates to "I believe in one God," and the piece serves as the profession of faith during the Mass. It opens with a bright, unified chorus that declares belief in the Almighty Father, Creator of heaven and earth, before moving into nine distinct verses that walk through the core mysteries of the Christian faith.

In the choir loft, this piece is often a favorite because of how it structures the long text of the Nicene Creed. Instead of a single through-composed chant, Ekpo breaks the profession into stacked verses that return to the central refrain. This allows the congregation to anchor themselves in the opening declaration while the choir leads the narrative—from Christ’s incarnation and crucifixion under Pontius Pilate to the resurrection and the promise of the world to come. It brings a rhythmic, communal energy to a solemn part of the liturgy, making the shared declaration of faith feel both personal and deeply rooted in the gathered assembly.