EKWE M N'OTU CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
6 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

EKWE M N'OTU CHINEKE by Okwy Tony Umeh (Rev. Fr.) — Lyrics

CHORUS E kwem n'otu Chineke, Nna ji ike n'ile, Onye mere eluigwe n'ala. VERSE 1 Ekwe m n'otu Chineke, Nna ji ike nile, Onye mere eligwe n'ala, N'ihe dum a naahu anya, na ndi a naghi ahu anya. Ya na otu Onye nwe anyi, Jesu Kristi, So otu Nwa Chineke muru: Nna muru tupu uwa tuwa nile. VERSE 2 Chukwu si na Chukwu, Ihe si na ihe, Ezi Chukwu si n'Ezi Chukwu, A muru amu, emeghi eme. Ya na Nna bu otu ihe n'ihe ha ji buru Chukwu, Onye e si na ya mee ihe dum. VERSE 3 Onye maka ihi anyi bu mmadu na maka ihi nzoputa anyi, Siri n'eluigwe gbadata. O were ahu na Virgin Maria site na Muo Nso.
Read full lyrics

About EKWE M N'OTU CHINEKE

When it comes time to profess our faith during Sunday Mass, "Ekwe M N'otu Chineke" offers a deeply engaging way to sing the Creed. Composed by Rev. Fr. Okwy Tony Umeh, this Igbo setting of the Nicene Creed captures the solemnity and unity of the Catholic faith. The title translates directly to "I believe in one God," grounding the congregation in the core mysteries of the Church.

The arrangement takes a highly effective, responsorial approach to a long liturgical text. Instead of singing every line of the Creed, a cantor or designated voice recites the verses while the choir hums the underlying harmony. At the end of each spoken section, the bass part steps in to cue the full choir, leading everyone back into the sung refrain. It creates a wonderful dynamic in the choir loft, balancing the clarity of the spoken word with the swelling harmonies of the sung response.