Full Lyrics
CHORUS
Ekene Maria, Ekene Maria.
Ijuputara na Gracia,
Ijuputara na Gracia,
Oseburuwa nonyere gi.
VERSE 1
Idi ngozi n'etiti umunwanyi,
Ebe nile,
Odiazi ngozi,
Odiazi ngozi,
Nwafo gi Jesu.
VERSE 2
Maria di nso,
Nne nke Chukwu,
Rịọbara anyị arịrịọ,
Rịọbara anyị arịrịọ.
Kitaa n'amani onwu anyi,
Rịọbara anyị arịrịọ.