EKENE DIRI CHUKWU by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Ekene O! Ekene O! Ekene, Ekene O! Ekene Chukwu. Chai Odogwu akataka n'ibike na dimkpa, kukwama n'onya, Ekene diri Chukwu. [VERSE 1] Ihe m ji n'eto Gị, Chineke m o Ome nma, Ihe m ji aja Gị nma, Okak'Igwe, Chimar'obi m o, bụ ngozi Gị n'ebe m nọ erika Omam'amasiamasi n'ebe m nọ ba r'uba Ekene diri Chukwu. [VERSE 2] M fee n'elu, m gaa n'ala, m gbaa n'etiti mmiri Ngozi Gị Chineke nọ n'ahụ m o Ọ n'echekwabam o. Amara Gị Chineke ka m ji a ga o Ekene diri Chukwu. [VERSE 3] Nwa nwoke nwa nwanyi bụ ngozi Chukwu si n'igwe. Nwa akọna m o Nna! Agada gbachir'uzo nyru nuo! Ọmụmụ akọna m o Ikem kwọaba o Ekene diri Chukwu.

Download the sheet music

EKENE DIRI CHUKWU

EKENE DIRI CHUKWU

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
16 Downloads
Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want