Full Lyrics
CHORUS
Chineke, onye naedu anyị ije,
Chineke me m ma, bulie Jesus elu o.
Onye dị ka gị Chineke.
Oh Chukwu ọma.
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu.
Ebube dike,
Onye m ka ngiri bịa,
Ebube dike, Onye kachị.
TENOR SOLO
Chukwu ọma, Agwunechemba,
Onye dị ka gị, Eze n'eli eze.
Onye dị ka gị o?
Gịnị ka m gaeji kelee gị Ebube,
Mata ihe nile i mere m.
Ndị Igbo naakpọ gị, Eze n'eli eze.
Ndị Yoruba naakpọ gị, Ọba awọn ọba.
Ndị Hausa naakpọ gị, Sarki na sarki.
Ndị Esan naakpọ gị, Ojie nojie ojie.
Afa gị ebube.
CHORUS
Ọdọgwụ, Ọdọgwụ,
Onye kachị Ebube.
Ọdọgwụ, Ọdọgwụ.
Oh Chukwu ọma,
Chukwu ọma Onye Okike.
Oh Chukwu ọma, Ọkaka,
Oh Chukwu ọma Ebube.
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu,
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu.