Full Lyrics
[INTRO]
Eze uwa niile, onye okike,
Onye naedu anyi ije, Oki n'igwe
Chineke me m ma,
Bulie Jesus elu o
Onye dika gi Chineke
Oh Chukwu oma
Ebube Chukwu, Ebube
[CHORUS]
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube
Oh Chukwu oma
Ebube dike, Osebuluwa Chineke
Ebube dike, onye nyere m ka m jiri bia
Ebube dike, Onye kachi
Ebube dike, Onye kachi
[TENOR SOLO]
Chukwu oma
Ananagwu agwu m o
Onye dika gi
Eze n'oli eze
Onye di to gi
Gini ka m gaeji kele gi
Ebube maka ihe niile i mere m
[VERSE]
Ndi Igbo naakpo gi Ebube
Afa gi ebuka Chineke
Onye kachi, Ebube, Ebube
Onye kachi
Onye kachi
Oh Chukwu oma
Chukwu oma, Onye Okike
Oh Chukwu oma
Okaka, oh Chukwu oma
Dike, oh Chukwu oma
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube