Dinwenu Anyi Ebilitego - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: John I. K. Alagwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 8 pages

Dinwenu Anyi Ebilitego by John I. K. Alagwu — Lyrics

Nuria, nuria, Dinwenu anyi ebilitego. Dinwenu anyi ebilitego. Jesu emerigo ọnwụ, Jesu emerigo ọnwụ. Jesu ebiligo... biligo n'ọnwụ, Biligo n'ọnwụ ka anyị nuria. Ka anyị nuria, ka anyị nuria, ka anyị nuri bọ, Maka na Jesu emerigo ọnwụ. Jesu Kristi bụ onye mmeri. Ọ kaa omee. Odogwu Jesu. Onye akpọgburu n'obe Jesu, Kpubere okpu ogwu Jesu, a pịara ihe. Ọ biligo, anyị nuria oh... Nụ nuri ba, nuri ba, nuri ba oh... Ụwa nile tibe nụ mkpu ọṅụ, Maka na Jesu Kristi Dinwenu ebiligo. Ọ bụrụ na Dinwenu anyị ebilighi n'ọnwụ, Okwukwe anyị gaara bụ ihe efu ohia. Dinwenu ebiligo. Jesu ebiligo. Dinwenu ebiligo. Gosi na m bilite n'ọnwụ dị, Ụwa mata na Dinwenu anyị bụ odogwu.
Read full lyrics

About Dinwenu Anyi Ebilitego

"Dinwenu Anyi Ebilitego" is a vibrant, through-composed Easter anthem that captures the exuberant joy of the resurrection in the Igbo language. Written by John I. K. Alagwu, the piece unfolds as a grand celebration of Christ's victory over death. It begins with a bright call to rejoice ("Nuria, nuria"), reflecting on the suffering Jesus endured on the cross and His ultimate triumph as the mighty conqueror ("Odogwu Jesu").

As the anthem progresses, it beautifully incorporates traditional Nigerian musical culture into the liturgy. The choir calls on the congregation to bring out indigenous instruments—the ụdụ (pot drum), ịgba (cylinder drum), ogene (metal gong), ọja (flute), and ekwe (slit drum)—to dance and praise the risen Lord, leading into a jubilant chorus of Alleluias.

The work concludes with a majestic, paraphrased Gloria ("Otito dịrị Chukwu"), offering profound praise to the Holy Trinity for the gift of salvation. This makes it a magnificent choice for Easter Sunday Mass, perfectly blending the solemnity of the Paschal mystery with the rhythmic, celebratory spirit of Igbo Catholic worship.