Full Lyrics
[GLORIAOTITO DIRI CHINEKE]
INTRO
Otito diri Chineke n'elu kach'elu;
N'uwa udo udo udo diri ndi mmadu ndi mmadu nwere obi oma.
REFRAIN
Otito diri Chineke
Otito diri Chineke n'elu kasi elu.
VERSE 1
Anyi ajaa Gi mma eh
Anyi agozie Gi eh
Anyi esekpuoro Gi
Anyi etoo Gi
Anyi ekelee Gi n'ihi nnukwu ebube Gi
Oseburu wa Chukwu Nna ji ike nile.
Otito diri Gi n'elu kasi elu.
VERSE 2
Dinwenu Jesu Kristi, so otu Nwa Chineke muru
Dinwenu Chukwu nwaturu nke Chineke Nwa nke Nna
Onye naekpochapu njo nk'uwa meer'anyi ebere
Onye naekpochapu njo nk'uwa nur'aririo anyi
Gi Onye no n'aka nri Nna meer'anyi ebere
Otito diri Gi n'elu kasi elu.
VERSE 3
N'ihi na so Gi di Nso, so Gi bu Dinwenu,
so Gi Jesu Kristi, kachasi di elu
nyere Muo Nso n'ebube Chukwu Nna Amen, Amen!
Otito diri Gi n'elu kasi elu.
[KYRIEONYENWEANYI MEE EBERE]
Onye nweanyi mee ebere.
Onye nweanyi mee ebere, r'anyi ebere.
Kristi mee r'anyi ebere.
Oh Kristi mee r'anyi ebere.
Onye nweanyi mee r'anyi ebere.
Mee r'anyi ebere.