TOBE CHUKWU by Raphael Idih — Lyrics

Raphael Idih Igbo Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Tobe Chukwu kele Chukwu Na O mere anyi mma Tobe Chukwu kele Chukwu Na O mere anyi mma Tobe Chukwu kele Chukwu Na O mere anyi mma kele ya VERSE 1 Site n'ụtụtụ rue n'abalị o Chi anyi dị mma n'eze kele ya VERSE 2 Anyi ekele gị Chi anyi onye obi ọma Chineke Chukwu m o Nara ofufe anyi biko nara ya VERSE 3 Ihe ọma dị mma Ihe ọma dị mma Chineke m o Gị nyerem ya VERSE 4 Dube m o chebe m o Gị naemerem mma Zuom na ntizi aka gị VERSE 5 Ngọzi n'amara Ọganiru k'anyi n'arịọ gị Ngọzi n'amara Ọganiru k'anyi n'arịọ gị Nke sịlị m mma Ị naenyem ọnụ mgbe nile Nyenụ anyi udo Udo nye anyi amara Biko do anyi nsọ K'anyi nwe ike tobe gị Nara ekele Nara ọjịja mma Nye anyi an̄ụrị ma Nara ofufe anyi Nara ekele Anyi naarịọ

Download the sheet music

TOBE CHUKWU

TOBE CHUKWU

By Raphael Idih
Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want