Ozi Oma by Cassidy C. Ezeogu — Lyrics

Cassidy C. Ezeogu Igbo Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Responsorial Psalms Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Ozi oma ha ne'ru, n'eru, n'eru O n'eru n'sotu uwa nile. [VERSE 1] Eluigwe n'ekwuputa ebube Chineke Ihe eli na mbara igwe n'ekwuput' oru aka ya Ubochi nile n'ekwupute hube ya Abali nile n'egosi amamihe nke ya. [VERSE 2] Ha' naghi ene oke mkpotu Ha' naghi ekwu oke okwu nke nti mmadu ga'nu Mana olu ha na' ga n'odu uwa nile.

Download the sheet music

Ozi Oma

Ozi Oma

By Cassidy C. Ezeogu
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Responsorial Psalms Hymns
0 0

More lyrics you may want