DINWENU BỤ EZE. Ó YÌ EBUBE EZE KA UWE by Chikaodiri Emmanuel Ekoyo — Lyrics

Chikaodiri Emmanuel Ekoyo Igbo Responsorial Psalms Hymns for Saints & Feast Days Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Dinwenu bụ eze. O yi ebube eze ka uwe. Dinwenu bụ eze. O yi ebube eze ka uwe. VERSE 1 Dinwenu jiri ike Kee onwe ya n'ukwu. VERSE 2 Omeela ka ụwa kwụrụ chìm, Ghara ị nọgharị n'ọnọdụ ya. Onyenweanyi, ocheeze Gị Sitere na mgbe ochie guzosie ike. Ị naadịkwadị Tupu oge ọbụla ebido. VERSE 3 N'ezie, atụmatụ Gị kwesịrị ntụkwasịobi. Ịdịnsọ kwesịrị ụlọ Gị. Onyenweanyi, otu a ka ọ gaadịgide Ruo mgbe ebighịebi.

Download the sheet music

DINWENU BỤ EZE. Ó YÌ EBUBE EZE KA UWE

DINWENU BỤ EZE. Ó YÌ EBUBE EZE KA UWE

By Chikaodiri Emmanuel Ek...
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Responsorial Psalms Hymns for Saints & Feast Days
0 0

More lyrics you may want