Full Lyrics
REFRAIN
I bu ukochukwu ebeebe, ukochukwu ebeebe n'usoro nke Melkisedek.
VERSE 1
Dinwenu gwara nna m ukwu: Nọdụ n'aka nri m,
A gam edote ndị iro gị, n'okpuru ụkwụ gị.
VERSE 2
Onyenweanyi gaezite na Zayọn mkpanaka ike gị,
Chịwa ọchịchị n'etiti ndị iro gị.
VERSE 3
Eze site n'ụbọchị a mụrụ gị,
N'ekpube gị okpu eze n'etiti ndị nso
Tupu chi efo amụta gị.
VERSE 4
Onyenweanyi aṅụọla iyi, ọ gaghị agbanwe obi ya:
Ị bụkwa ụkọchukwu ebeebe n'usoro nke Melkisedek mgbe ochie.