KRISTI DỊ ỤTỌ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

KRISTI DỊ ỤTỌ by Okakpu Peter Chukwubuikem — Lyrics

CHORUS Kristi n'akpọ mụ na gị K'anyi jebe nu rie Ọ n'akpọ anyị ụmụ Chineke K'anyi jee n'altar ya Ahụ n'ọbara Kristi bụ ezi nri ezi ọṅụṅụ Bia rie nụ o g'enye gị ndụ n'uju REFRAIN Bia rie Kristi dị ụtọ Kristi dị ụtọ ih'oriri Kristi dị ụtọ nri ndi muozi n'eri Anyị nwere isio ma anyị nwere isio ma O bundi akporo n'oririn ke nwatụrụ Chukwu VERSE 1 Ony'obula riri ahum g'ebiri n'imem
Read full lyrics

About KRISTI DỊ ỤTỌ

"Kristi Dị Ụtọ" is a deeply inviting Communion hymn that calls the congregation to the altar to taste the sweetness of the Lord. The title itself evokes the joy of "Sweet Christ," and the lyrics echo the profound grace of receiving the Eucharist. As we sing the chorus, we remind each other that Christ is calling us, His children, to come and eat the true food and drink that gives abundant life.

During the Communion procession, this piece creates a warm atmosphere of reverence and longing. The verses are deeply personal prayers, asking Jesus to come and dwell within us, to scatter the darkness in our hearts, and to wash us clean with His precious blood. When the choir reaches the refrain, the harmony swells with the realization of our blessing—acknowledging that we are truly fortunate to be called to the supper of the Lamb.

Okakziji Peter Chukwubuikem’s arrangement uses a steady, moderato tempo that allows the words to sink in naturally. It is a wonderful choice for any Sunday Mass, helping the faithful to reflect on the mystery of the Eucharist and the spiritual nourishment it brings to our lives.