ESEKPUOROM GI NO. 1 - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

ESEKPUOROM GI NO. 1 — Lyrics

VERSE 1 Esekpuorom Gị Chukwu dị na nzizo Onye nọ ezie n'ụdị Sacramenti, E jim obim kwere n'ihe omimi nkea Nke ka uche mmadụ. VERSE 2 Aka, ọnụ, n'anya, enwegh' ike ịgwa anyị Eziokwu dị na Sacrament dị nsọ Ọ bụ ntị n'anụ okwu Jesu, kwere Maka n'ọbụ Chukwu. VERSE 3 N'elu obe sọsọ ụdị Chukwu zoro N'elu altar ụdị nke mmadụ zokwara: Ma esorolam onye ohi lọghara elọgha Na akpọgị Dinwenu. VERSE 4 Ahụbeghim ọnya Gị dika Thomas Ma anam ekwuputa n'ịbụ Chukwu nkem
Read full lyrics

About ESEKPUOROM GI NO. 1

"Esekpuorom Gị" is a beloved Igbo translation of the ancient Eucharistic hymn "Adoro te devote," originally written by St. Thomas Aquinas. Set here to the solemn, traditional tune of *Nocte Surgentes*, it is a profound staple for Benediction, Corpus Christi processions, and quiet moments of reflection after Communion. The lyrics express deep reverence for Christ hidden in the Blessed Sacrament, acknowledging that while our earthly senses might fail to comprehend the mystery, faith alone takes hold of the truth.

When a choir raises this hymn, the atmosphere in the church naturally shifts to one of quiet adoration. The verses walk through vivid, scriptural imagery—from Thomas touching the wounds of Christ to the pelican feeding its young with its own blood—offering a rich meditation for the congregation. It is a piece that does not need heavy instrumentation; the pure, unaccompanied harmony of the voices often carries the prayer best, drawing everyone in the pews into a deeper sense of worship.