Full Lyrics
[CHORUS]
Biko Jesu mo, onye oma mo,
Bata biri n'imem, bata biri n'imem Nna,
Ony'o bi oma, mee m nke gi.
[VERSE 1]
Njo juru m ahu biko Nna,
Sachanu mo, mee nuobi m Nna k'o diri ka nke gi.
Sachanu mo, nye nuobi mo,
Anuri ka simma.
[VERSE 2]
Natara gi, natakwara ahuike,
Onye natara gi natakwara udo gi.
Jesu, nyem amara gi, nyem amara gi,
I ji kwudo s'ike n'anuri nke I n'enye,
Udo gi ya kasi mma n'ezie.
[VERSE 3]
Biko Jesu, anuri nk'inenye o bu ya kasi mma n'ezie.
Nye nuobi mo, anuri ka simma.
Biko Jesu, anuri nk'inenye o bu ya kasi mma n'ezie.
Nye nuobi mo, ihe gi ka simma.
[VERSE 4]
K'ahu gi domaso biko.
K'ahu gi Jesu duruo m na ndu ebebe n'uwa o.
Nye m'ike n'imeobi Jesu mo.
Udo gi ya kasi mma n'ezie,
Gosim uzo, uzo gi kasimma.
Udo gi ya kasi mma n'ezie.