AJA NKE UDO by Rev. Fr. Uchechi B. Okea — Lyrics

Rev. Fr. Uchechi B. Okea Igbo Offertory Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Aja nk'udo k'anyi na churu Gi aja obi umeala k'anyi n'ehunyere Gi Gi nara ya gozie REFRAIN Chukwu Chukwu VERSE 1 Ya mee k'udo Gi chiwa n'imobi anyi Ihe ala mitara nk'I nyer'anyi ya k'anyi jia churu Gi aja eke VERSE 2 Le Achicha di ocha na mmanya chari hu ha k'anyi n'enye Gi site na k'uko Chukwu Gi

Download the sheet music

AJA NKE UDO

AJA NKE UDO

By Rev. Fr. Uchechi B. Ok...
Staff & Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want