Chukwuoma Dinma by Ulunwosu Samuel Chisom — Lyrics

Ulunwosu Samuel Chisom Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Chukwuoma anyi ekele gi o, Chukwuoma anyi ekele gi o, Odogwu, Chukwuoma anyi ekele gi o, Anyi ekele gi o, Ihi mere di anyi mma, Chukwuoma dinma. VERSE 1 Anyi ga n'eto aha gi, Si n'ututu ruo n'ehihie, Ruo n'abali, Anyi ga n'eto aha gi Chukwu Obioma o, Ihi mere di anyi mma, Chukwuoma dinma. VERSE 2 Ihe oma i naemere m ebu ka, Ihe oma i naemere m e ri ka, Oru oma i naaruru m ama ka Chukwu Obioma o, Ihi mere di anyi mma, Chukwuoma dinma. VERSE 3 A gam akodi ole hara ole, Chukwu biko nara onyinye m o, Chukwu biko nara otito m o Chukwu Obioma o, Ihi mere di anyi mma, Chukwuoma dinma. VERSE 4 Ume n'eku bu so ngozi Chukwu, Ahu ike nwere bu Chi nyere m o, Na ihe nile e ji enyere ndu aka Chukwu Obioma o, Ihi mere di anyi mma, Chukwuoma dinma.

Download the sheet music

Chukwuoma Dinma

Chukwuoma Dinma

By Ulunwosu Samuel Chisom
Solfa
Igbo
3 pages
11 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want