Full Lyrics
REFRAIN
Nn'emeka
Ezi Chukwu n'emere m mma
Odogwu akataaka chineke mere m mma
Ihe Chukwu mere mo
dịm ka na nrọ, O juru manya.
Onye di ka Chukwu? Ụmụnne m l'hakụkọ emego.
eh Akụkọ juru Obi mo
ụwa nile zukoba nụ, kam tupe Kene n'igwe zu
Ihe Chukwu mere mo
tin'olu kam koba Ihe Chukwu mere mo
Nna lulin'olu di ebube chukwu ekele diri Gị.
VERSE 1
Chukwu nna meworo m ihe dinma
Chukwu nna Ony'okike Om'ihengile O
mgbogba juru doro n'mendu m ọ lịlanya gwur'ugwu
daalụ Chineke Onye ne meremihe di mma.
Chineke mo Onye bere biara meih'o ji buru chi
Ome dika chi Onye dika Chineke?
Ọka dim kobu nanrọ O Chukwu ekele mmamma
VERSE 2
Ochendo E Som Chi, eSom chi chinedu mo
diebube, ebube gi n'eche mo
ụjọ adịghịm kam jebe je be aka chukwu di naru mo
n'im'ugbala m So emenje m
Chukwu dum'eje.
I dum'eje
ụjọ adịghịm kam jebe je be, aka chukwu di naru mo.
Ọ busu godu nwa nemiEbe chukwu nonyere mo I diebube,
ụjọ agaghị atụ mo
kedu Onye gemegi de mo?
ebube gi n'eche mo,
ụjọ adịghịm kam jebe je be aka chukwu di naru mo.
Makana amam N'eziamam Onyem I diebube.
O Chukwu So a ga.
VERSE 3
A gameji gini kele Ihem geji wee kele Olisa bi n'igwe?
O Kele chukwu?
ge ji wee kele chukwu! Ọbu Chukwu maka Iho n'e mere mo
Ọ bu alleluia Alleluia Alleluia,
Ih'o mere juru m anya.
eh Ih'o mere Onyoma Ih'o mere juru m anya.
Ih'o mere juru m anya.
Egwu ọma si n'al'obi n'adi egwu di ụtọ n'adi egwu, egwu dimma
Kam gba ekwe n'ogene k'anyi tibere ya
kobu hossanna kam gekwere chukwu
hossanna kam gekwere chukwu
hossanna hossanna kam g'ekwere chukwu
O chukwu ekele
O Chukwu ekele
O Chukwu Ekele