Full Lyrics
INTRO
Okaka Nna mo anyi ekele
Ihe i ne mere anyi ebuka
Anyi nasi Gi daalu maka uoma Gi n'eb'anyi no
Anyi nasi Gi nare kele Odogwu mo Chika di bia
Buri bu karia Ihe asi ni bu
Aga mako le haria le maka mmeso oma Gi mmeso oma
Ojuranyi anya Chukwu oluebube daalu
Chukwu oluebube i mela
Chukwu oluebube nare kele Onye luebube
REFRAIN
Ihe chi mere m o di mu mma eh Chukwu ebuka
VERSE 1
Eh Chukwu ebuka n'ime m dum oh eh Chukwu ebuka
Chukwu ebuka n'ebem no obia sogbue mo
Lego di nu etu Chineke si wee gozie mo
Bulem elu nebe di anya Onye jikere wee mee onuochi waa mo mgbe o lile anya m gwurugwu ewo
Chukwuebuka umunne m Chukwuebuka
Chukwuebuka n'eb'anyi no Chukwuebuka
VERSE 2
Eh Umu Chukwu tewere nu Jesus egwu Chukwuebuka
Eh Nwannem kele Chineke makana Chukwuebuka
Eh Umu Chukwu kele Chineke maka Chukwuebuka
Eh ikele Ya O g'emekwagi eze Chukwuebuka
Jikede be eh Chukwuebuka
Ah ah eh Chukwuebuka
Akaru Chineke baruba Okwu onu Chineke di omimi ihunanya Chineke di ebube
VERSE 3
Lee oru itunanya Chineke n'ebe umu Ya no
Lee oru ebube nke Chineke nyere n'ime ndu anyi
O n'eme ka mmiri ozuzo wee zo r'anyi wee me ka ihe a kuru n'ubi too mita mkpuru
Chukwuebuka
Oru oma Chineke na ruru mo O mumapughi kocha ha
Ngozi k'o n'agozi mo O numapughi kocha ha
Ihunanya k'o n'enye m eh O numapughi kocha ha
Nwannem kanyi kele Chukwu maka Chukwuebuka