CHUKWU NWA EMERE MMADU by Johnpaul Chukwujekwu Okwor — Lyrics

Johnpaul Chukwujekwu Okwor Igbo Offertory Hymns Consecration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Chukwu nwa emere mmadụ nọ n'altar n'eche Ọ bịara n'ụdị nchịcha na mmanya Ka ọ nara onyinye anyị Nara ya ma gọzie ya onye nwem REFRAIN Nara ya ma gọzie ya dị ka nke Abel VERSE 1 Àjà anyị naachụnyere gị Bụ ihe sitere n'onyinye inyere anyị VERSE 2 Anyị bịara n'ihu gị ịchụnyere gị Àjà maka mgbaghara njọ VERSE 3 Umeala ka m ji bịa Ịchụnyere gị àjà dị nsọ

Download the sheet music

CHUKWU NWA EMERE MMADU

CHUKWU NWA EMERE MMADU

By Johnpaul Chukwujekwu O...
Solfa
Igbo
1 page
4 Downloads
Offertory Hymns Consecration Hymns
0 0

More lyrics you may want