CHUKWU NARA EKELE ANYI — Lyrics

Igbo Offertory Hymns Anthems Celebrations Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] Chukwu anyi ekele Gi Onyenwe anyi rib'otito I h'I mere anyi bar'uba eh nara ekele anyi o Chukwu óma. Umu Chineke eh! Bianu kanyi tobe Odogwu eze kasi akasi Amama masi'amasi Dike mgbadike ólórie lórie lórie lórie lórie nyi ókaka [VERSE 1] eh daalu o. Chukwu nkigwe nala daalu o. Nn'anyi nón'elu igwe Onye ker'ihe niile biko wer'obi ómaGi lekwasia ny'anya ma na r'ekele anyi Anyi ji abu otito n'ekele were bia n'iru Gi maka n'I dimma m'e bere Gi na di gi de ebighi ebi. Anyi kóba mmeso ómma Gi chi ga eji chi gaa bó ekele [CHORUS] sini me obianyi puta kanyi n'enye Gi Chukwu nar'ekele anyi Dinwenu rib'otito Ih'I mere anyi bar'uba Ngózi diri Gi o Anyi ji obi anuri wee kele Gi Anyi na ja Gi mma Olisa binigwe Nar'ekele nar'otito nara mbuli elu naani Gi kwesiri ha ni hi n'I dimma Chukwu óma. [VERSE 2] Ma ka onyi nye ókpara Nwa Gi bu Jesu Kristi Dinwenu anyi ekele Gi maja Gi mma nke nzukó Gi di asó na ukó Chukwu nk'I nyere anyi Maka onyinye nke ndu, ahui ke, ezi n'ulò na ndi enyi Maka Amara na Ngózi nk'I nyere anyi le Gi maja Gi mma Uh Onwer'ihe anyiga eweta ga ezu inyeGi ekele. Maihe niile anyi nwere óbu Gi nyere anyi ma uwa n'ihenii le din'ime ya bu nkeGi o Chukwu óma. [VERSE 3] Odogwu Odogwu aka ta ka daalu daalu Odogwu anyi Otito niile na eto ahaGi ruo mgbeniile ebighi ebi. Odogwu Odogwu aka ta ka ekele niile ofufe niile diri Chukwu anyi ebighiebi. Ike niile Nsópuru niile Dinwenu Ngózi niile diri Chukwu anyi ebighiebi. Otito anyi ji bia inyeGi Ihe kwesiri Gi bu abu Otito na ekele biko nara ha óbula go di otu puku ire e zu gh'ikwuputa odiri Chukwu anyi ebighiebi. Ike niile Nsópu tito Gi Mana anyiga n'e kwukwe n'agbegwuma n'enwe obia nuri ebighiebi. Aiye ye o o. anyi ji obi anuri n'e too Gi Chukwu óma eh aiye ye o oweo o aiye ye o anyi ji Obia nuri we'e kele Gi Chukwu óma.

Download the sheet music

CHUKWU NARA EKELE ANYI

CHUKWU NARA EKELE ANYI

Staff & Solfa
Igbo
36 pages
0 Downloads
Offertory Hymns Anthems Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want