Full Lyrics
CHORUS
Chukwu ker'uwa, nara aja anyi,
aja anyi n'ehunyere Gi
site n'ak'ukochukwu Gi.
Nara ya biko Nna, gozie ya,
mekwaa ya ka O di mma.
VERSE 1
Aja anyi n'ehunyere Gi bu achicha na mmanya
nk'anerughari ka O buru
ahu na obara Kristi,
biko Nna nara ya doo.
VERSE 2
Anyi naehunyere Gi ya maka afoma Gi,
Gi na mbulielu Gi,
biko Chukwu Nna nara ya gozie.
VERSE 3
Nara aja anyi biko Nna,
wer'ihu oma nara ya, dika I
siri nar'onyinye nwodibo Gi:
nwodibo Gi dinso bu Abel:
na aja nke Nna anyi Abraham churu
aja dinso
aja n'enweghi atutu nke Melchizedek
Nnukw'uko Chukwu Gi chunyere
nara ya Chukwu oma.