Full Lyrics Chukwu dị ebere, Chukwu taa n'anya, lekwasị anyị anya ebere, ezi Chukwu. Ebere gị Chineke, ka anyị naarịọ, gosi anyị ebere gị, Chukwu dị ebere.